Abụ Ọma 45:6 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 6 Chineke bụ ocheeze gị ruo mgbe ebighị ebi, ọbụna ruo mgbe niile ebighị ebi;+Mkpanaka nke ọbụbụeze gị bụ mkpanaka nke izi ezi.+ Aịzaya 16:5 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 5 “Obiọma* ga-eme ka ocheeze guzosie ike.+ Otu onye ga-anọdụkwa na ya n’izi ezi n’ụlọikwuu Devid,+ na-ekpe ikpe, na-achọ ikpe ziri ezi, dịkwa ngwa n’ime ezi omume.”+ Aịzaya 32:1 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 32 Lee! Otu eze+ ga-achị ka e wee nwee ezi omume;+ ndị isi ga-achịkwa+ dị ka ndị isi ka e wee nwee ikpe ziri ezi. Jọn 5:30 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 30 Apụghị m ime otu mkpụrụ ihe n’uche nke aka m; dị nnọọ ka m si anụ, otú ahụ ka m si ekpe ikpe; ihe m na-ekpe n’ikpe zikwara ezi,+ n’ihi na ihe m na-achọ ime abụghị uche nke m, kama ọ bụ uche+ onye zitere m. Ndị Hibru 1:8 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 8 Ma ọ sịrị Ọkpara ahụ: “Chineke bụ ocheeze gị ruo mgbe niile ebighị ebi,+ mkpanaka alaeze+ gị bụkwa mkpanaka nke izi ezi.+
6 Chineke bụ ocheeze gị ruo mgbe ebighị ebi, ọbụna ruo mgbe niile ebighị ebi;+Mkpanaka nke ọbụbụeze gị bụ mkpanaka nke izi ezi.+
5 “Obiọma* ga-eme ka ocheeze guzosie ike.+ Otu onye ga-anọdụkwa na ya n’izi ezi n’ụlọikwuu Devid,+ na-ekpe ikpe, na-achọ ikpe ziri ezi, dịkwa ngwa n’ime ezi omume.”+
32 Lee! Otu eze+ ga-achị ka e wee nwee ezi omume;+ ndị isi ga-achịkwa+ dị ka ndị isi ka e wee nwee ikpe ziri ezi.
30 Apụghị m ime otu mkpụrụ ihe n’uche nke aka m; dị nnọọ ka m si anụ, otú ahụ ka m si ekpe ikpe; ihe m na-ekpe n’ikpe zikwara ezi,+ n’ihi na ihe m na-achọ ime abụghị uche nke m, kama ọ bụ uche+ onye zitere m.
8 Ma ọ sịrị Ọkpara ahụ: “Chineke bụ ocheeze gị ruo mgbe niile ebighị ebi,+ mkpanaka alaeze+ gị bụkwa mkpanaka nke izi ezi.+