Abụ Ọma 106:23 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 23 Ọ gaara enye iwu ka a laa ha n’iyi,+Ma a sị na ọ bụghị Mozis bụ́ onye ọ họọrọ,Onye guzoro n’ihu ya n’agbata ha na ya,+Iji mee ka ọnụma ya dajụọ ka o wee ghara ibibi ha.+ Ezikiel 22:30 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 30 “‘M nọ na-achọ nwoke nke si n’etiti ha, bụ́ onye ga-arụzi mgbidi ahụ e ji nkume wuo,+ onye ga-eguzokwa n’ihu m maka ala ahụ n’ebe a kwaturu akwatu+ ná mgbidi ahụ, ka m wee ghara ibibi ya;+ ma ọ dịghị onye m hụrụ.
23 Ọ gaara enye iwu ka a laa ha n’iyi,+Ma a sị na ọ bụghị Mozis bụ́ onye ọ họọrọ,Onye guzoro n’ihu ya n’agbata ha na ya,+Iji mee ka ọnụma ya dajụọ ka o wee ghara ibibi ha.+
30 “‘M nọ na-achọ nwoke nke si n’etiti ha, bụ́ onye ga-arụzi mgbidi ahụ e ji nkume wuo,+ onye ga-eguzokwa n’ihu m maka ala ahụ n’ebe a kwaturu akwatu+ ná mgbidi ahụ, ka m wee ghara ibibi ya;+ ma ọ dịghị onye m hụrụ.