Jeremaya 3:14 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 14 “Lọghachinụ, unu ụmụ na-enupụ isi,”+ ka Jehova kwuru. “N’ihi na mụ onwe m bụ di nwe unu;+ m ga-akpọrọ unu, otu onye n’otu obodo, kpọrọkwa mmadụ abụọ n’otu ezinụlọ, wee kpọta unu na Zayọn.+
14 “Lọghachinụ, unu ụmụ na-enupụ isi,”+ ka Jehova kwuru. “N’ihi na mụ onwe m bụ di nwe unu;+ m ga-akpọrọ unu, otu onye n’otu obodo, kpọrọkwa mmadụ abụọ n’otu ezinụlọ, wee kpọta unu na Zayọn.+