Ezikiel 36:26 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 26 M ga-enyekwa unu obi ọhụrụ,+ tinyekwa mmụọ ọhụrụ n’ime unu,+ m ga-ewepụkwa obi nkume n’ahụ́ unu ma nye unu obi anụ ahụ́.+ Mkpughe 15:4 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 4 Olee onye na-agaghị atụ egwu gị,+ Jehova,+ ma too aha gị,+ n’ihi na ọ bụ naanị gị na-eguzosi ike n’ihe?+ N’ihi na mba niile ga-abịa kpọọ isiala n’ihu gị,+ n’ihi na e mewo ka iwu ezi omume gị pụta ìhè.”+
26 M ga-enyekwa unu obi ọhụrụ,+ tinyekwa mmụọ ọhụrụ n’ime unu,+ m ga-ewepụkwa obi nkume n’ahụ́ unu ma nye unu obi anụ ahụ́.+
4 Olee onye na-agaghị atụ egwu gị,+ Jehova,+ ma too aha gị,+ n’ihi na ọ bụ naanị gị na-eguzosi ike n’ihe?+ N’ihi na mba niile ga-abịa kpọọ isiala n’ihu gị,+ n’ihi na e mewo ka iwu ezi omume gị pụta ìhè.”+