Ezikiel 37:14 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 14 M ga-etinye mmụọ m n’ime unu, unu ga-adịkwa ndụ ọzọ,+ m ga-emekwa ka unu biri n’ala unu; unu ga-amarakwa na mụ onwe m, Jehova, ekwuwo ya, meekwa ya,’ ka Jehova kwuru.”+
14 M ga-etinye mmụọ m n’ime unu, unu ga-adịkwa ndụ ọzọ,+ m ga-emekwa ka unu biri n’ala unu; unu ga-amarakwa na mụ onwe m, Jehova, ekwuwo ya, meekwa ya,’ ka Jehova kwuru.”+