Jeremaya 31:23 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 23 Nke a bụ ihe Jehova nke ụsụụ ndị agha, bụ́ Chineke Izrel, kwuru: “Ha ka ga-ekwu okwu a n’ala Juda nakwa n’obodo ndị dị n’ime ya, mgbe m ga-akpọkọta ndị ha a dọọrọ n’agha, sị, ‘Ka Jehova gọzie gị,+ gị ebe obibi ezi omume,+ gị ugwu nsọ.’+
23 Nke a bụ ihe Jehova nke ụsụụ ndị agha, bụ́ Chineke Izrel, kwuru: “Ha ka ga-ekwu okwu a n’ala Juda nakwa n’obodo ndị dị n’ime ya, mgbe m ga-akpọkọta ndị ha a dọọrọ n’agha, sị, ‘Ka Jehova gọzie gị,+ gị ebe obibi ezi omume,+ gị ugwu nsọ.’+