5 Ọ̀ bụ na ezinụlọ m adịghị otú ahụ n’ebe Chineke nọ?+
N’ihi na ndụ mụ na ya gbara bụ ọgbụgba ndụ na-adịru mgbe ebighị ebi,+
Nke e doro nnọọ n’usoro n’ihe niile ma chekwaa ya.+
N’ihi na ọ bụ nzọpụta+ m dum na ọṅụ m dum,
Ọ́ bụghị ya mere ọ ga-eji mee ka o too?+