19 sị ha, ‘Nke a bụ ihe Ọkaakaa Onyenwe anyị Jehova kwuru: “Lee, m ga-ewere osisi Josef, nke dị n’aka Ifrem, nakwa ebo niile nke Izrel bụ́ ndị òtù ya, m ga-atụkwasịkwa ha n’elu ya, ya bụ, n’osisi Juda, m ga-emekwa ka ha ghọọ otu osisi,+ ha ga-aghọkwa otu n’aka m.”’