Aịzaya 59:4 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 4 Ọ dịghị onye na-eti mkpu n’ezi omume,+ ọ dịghịkwa onye ọ bụla jeworo n’ụlọikpe n’ikwesị ntụkwasị obi. Unu na-atụkwasị obi n’ihe na-enweghị ihe ọ bụ,+ na-ekwukwa ihe efu.+ Unu atụrụwo ime nsogbu, mụọkwa ihe ọjọọ.+
4 Ọ dịghị onye na-eti mkpu n’ezi omume,+ ọ dịghịkwa onye ọ bụla jeworo n’ụlọikpe n’ikwesị ntụkwasị obi. Unu na-atụkwasị obi n’ihe na-enweghị ihe ọ bụ,+ na-ekwukwa ihe efu.+ Unu atụrụwo ime nsogbu, mụọkwa ihe ọjọọ.+