25 O wee na-awụkwasị ya ọnụma ya na iwe ya, meekwa ka agha kpaa ya aka ọjọọ.+ O wee na-ere ya ka ọkụ n’akụkụ niile,+ ma ọ maghị;+ ọ nọkwa na-ere ka ọkụ megide ya, ma o tinyeghị ya n’obi.+
28 Ị ga-asịkwa ha, ‘Mba a bụ mba nke ndị ya na-erubeghị isi n’ihe Jehova bụ́ Chineke ha kwuru,+ ha anaraghịkwa ịdọ aka ná ntị.+ Ikwesị ntụkwasị obi alawo n’iyi, ọ dịghịkwa n’ọnụ ha.’+