Maịka 7:14 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 14 Jiri mkpara gị zụọ ndị gị dị ka atụrụ,+ bụ́ ìgwè atụrụ nke ihe nketa gị, onye naanị ya bi n’oké ọhịa—n’ime ubi mkpụrụ osisi.+ Ka ha taa nri n’ala Beshan na Gilied+ dị ka n’oge dị anya gara aga.+
14 Jiri mkpara gị zụọ ndị gị dị ka atụrụ,+ bụ́ ìgwè atụrụ nke ihe nketa gị, onye naanị ya bi n’oké ọhịa—n’ime ubi mkpụrụ osisi.+ Ka ha taa nri n’ala Beshan na Gilied+ dị ka n’oge dị anya gara aga.+