5 ndị na-asị, ‘Olee mgbe ụbọchị ememme ọnwa ọhụrụ ga-agafekwanụ+ ka anyị ree ọka?+ Oleekwa mgbe ụbọchị izu ike+ ga-agafe ka anyị bupụta ọka ree; ka anyị wee mee ka ihe ọ̀tụ̀tụ̀ efa dị ntakịrị,+ meekwa ka ihe ọ̀tụ̀tụ̀ shekel buo ibu, jirikwa ihe ọ̀tụ̀tụ̀ aghụghọ ghọgbuo ndị mmadụ;+