Jeremaya 9:9 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 9 “Ọ̀ bụ na mụ agaghị eme ka ha zaa ajụjụ n’ihi ihe ndị a?” ka Jehova kwuru. “Ka ọ̀ bụ na mkpụrụ obi m agaghị abọ ọbọ n’ahụ́ mba dị otú a?”+
9 “Ọ̀ bụ na mụ agaghị eme ka ha zaa ajụjụ n’ihi ihe ndị a?” ka Jehova kwuru. “Ka ọ̀ bụ na mkpụrụ obi m agaghị abọ ọbọ n’ahụ́ mba dị otú a?”+