Aịzaya 5:16 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 16 Jehova nke ụsụụ ndị agha ga-adị elu site n’ikpe ikpe ziri ezi,+ ezi Chineke, bụ́ Onye Nsọ,+ ga-edokwa onwe ya nsọ site n’ezi omume.+ Ezikiel 38:23 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 23 M ga-eme onwe m ka m dị ukwuu, dookwa onwe m nsọ,+ meekwa ka a mara m n’anya ọtụtụ mba; ha ga-amarakwa na mụ onwe m bụ Jehova.’+
16 Jehova nke ụsụụ ndị agha ga-adị elu site n’ikpe ikpe ziri ezi,+ ezi Chineke, bụ́ Onye Nsọ,+ ga-edokwa onwe ya nsọ site n’ezi omume.+
23 M ga-eme onwe m ka m dị ukwuu, dookwa onwe m nsọ,+ meekwa ka a mara m n’anya ọtụtụ mba; ha ga-amarakwa na mụ onwe m bụ Jehova.’+