Ezikiel 17:24 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 24 Osisi niile dị n’ọhịa ga-amarakwa na mụ onwe m, Jehova,+ emewo ka osisi dị elu dịrị ala,+ mee ka osisi dị ala dịrị elu,+ mee ka osisi dị ndụ kpọnwụọ,+ meekwa ka osisi kpọnwụrụ akpọnwụ too nke ọma. Mụ onwe m, Jehova, ekwuwo ya, meekwa ya.”’”+ Ezikiel 37:28 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 28 Mba niile ga-amarakwa na mụ onwe m, Jehova,+ na-edo Izrel nsọ mgbe ebe nsọ m ga-adị n’etiti ha ruo mgbe ebighị ebi.”’”+
24 Osisi niile dị n’ọhịa ga-amarakwa na mụ onwe m, Jehova,+ emewo ka osisi dị elu dịrị ala,+ mee ka osisi dị ala dịrị elu,+ mee ka osisi dị ndụ kpọnwụọ,+ meekwa ka osisi kpọnwụrụ akpọnwụ too nke ọma. Mụ onwe m, Jehova, ekwuwo ya, meekwa ya.”’”+
28 Mba niile ga-amarakwa na mụ onwe m, Jehova,+ na-edo Izrel nsọ mgbe ebe nsọ m ga-adị n’etiti ha ruo mgbe ebighị ebi.”’”+