Ezikiel 18:12 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 12 megbuo onye nọ n’ahụhụ na ogbenye;+ pụnara mmadụ ihe,+ jụkwa iweghachi ihe e ji gbaa ibé;+ o weliri anya ya lee arụsị ndị na-asọ oyi ka nsị,+ ọ bụ ihe arụ ka o mere.+
12 megbuo onye nọ n’ahụhụ na ogbenye;+ pụnara mmadụ ihe,+ jụkwa iweghachi ihe e ji gbaa ibé;+ o weliri anya ya lee arụsị ndị na-asọ oyi ka nsị,+ ọ bụ ihe arụ ka o mere.+