Abụ Ọma 73:9 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 9 Ha emewo ka itu ọnụ ha ruo n’eluigwe,+Ha na-ejegharị n’ụwa, jiri ire ha na-ekwu ihe ọ bụla masịrị ha.+
9 Ha emewo ka itu ọnụ ha ruo n’eluigwe,+Ha na-ejegharị n’ụwa, jiri ire ha na-ekwu ihe ọ bụla masịrị ha.+