Luk 12:47 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 47 Ma ohu ahụ nke ghọtara uche nna ya ukwu ma ghara ịdị njikere ma ọ bụ mee ihe kwekọrọ n’uche ya, a ga-apịa ya ọtụtụ ọnụ ụtarị.+ Jems 4:17 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 17 Ya mere, ọ bụrụ na mmadụ maara otú ọ ga-esi mee ihe ziri ezi ma o meghị ya,+ ọ bụụrụ ya mmehie.+
47 Ma ohu ahụ nke ghọtara uche nna ya ukwu ma ghara ịdị njikere ma ọ bụ mee ihe kwekọrọ n’uche ya, a ga-apịa ya ọtụtụ ọnụ ụtarị.+