Abụ Ákwá 3:10 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 10 N’ebe m nọ, ọ dị ka anụ ọhịa bea nke gara zoo chebiri m,+ dịrịkwa ka ọdụm nọ n’ebe zoro ezo.+