2 Ihe E Mere 8:12 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 12 Ọ bụ mgbe ahụ ka Sọlọmọn chụụrụ Jehova àjà nsure ọkụ+ n’elu ebe ịchụàjà+ Jehova nke o wuru n’ihu ihe owuwu ụzọ mbata,+ Matiu 23:35 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 35 ka ọbara ezi omume dum a wụfuru n’ụwa wee dị n’isi unu,+ malite n’ọbara onye ezi omume+ bụ́ Ebel+ ruo n’ọbara Zekaraya nwa Barakaya, onye unu gburu n’agbata ebe nsọ na ebe ịchụàjà.+
12 Ọ bụ mgbe ahụ ka Sọlọmọn chụụrụ Jehova àjà nsure ọkụ+ n’elu ebe ịchụàjà+ Jehova nke o wuru n’ihu ihe owuwu ụzọ mbata,+
35 ka ọbara ezi omume dum a wụfuru n’ụwa wee dị n’isi unu,+ malite n’ọbara onye ezi omume+ bụ́ Ebel+ ruo n’ọbara Zekaraya nwa Barakaya, onye unu gburu n’agbata ebe nsọ na ebe ịchụàjà.+