Ezikiel 36:38 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 38 Dị ka ìgwè ndị dị nsọ, dị ka ìgwè ewu na atụrụ nke Jeruselem n’oge ememme ya,+ otú ahụ ka obodo ndị bụbu mkpọmkpọ ebe ga-ejupụta n’ìgwè mmadụ;+ ndị mmadụ ga-amarakwa na mụ onwe m bụ Jehova.’” Zekaraya 8:22 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 22 Ọtụtụ ndị nakwa mba ndị dị ike ga-abịa chọọ Jehova nke ụsụụ ndị agha n’ime Jeruselem,+ meekwa ka obi Jehova jụrụ.’
38 Dị ka ìgwè ndị dị nsọ, dị ka ìgwè ewu na atụrụ nke Jeruselem n’oge ememme ya,+ otú ahụ ka obodo ndị bụbu mkpọmkpọ ebe ga-ejupụta n’ìgwè mmadụ;+ ndị mmadụ ga-amarakwa na mụ onwe m bụ Jehova.’”
22 Ọtụtụ ndị nakwa mba ndị dị ike ga-abịa chọọ Jehova nke ụsụụ ndị agha n’ime Jeruselem,+ meekwa ka obi Jehova jụrụ.’