Zekaraya 4:10 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 10 Ònye ledara ụbọchị ihe nta anya?+ Ha ga-aṅụrị ọṅụ+ ma hụ eriri e ji atụ̀ ihe kwụ ọtọ n’aka Zerọbabel. Anya asaa ndị a bụ anya Jehova.+ Ha na-awagharị n’ụwa dum.”+
10 Ònye ledara ụbọchị ihe nta anya?+ Ha ga-aṅụrị ọṅụ+ ma hụ eriri e ji atụ̀ ihe kwụ ọtọ n’aka Zerọbabel. Anya asaa ndị a bụ anya Jehova.+ Ha na-awagharị n’ụwa dum.”+