Aịzaya 55:1 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 55 Ngwanụ, unu niile ndị akpịrị na-akpọ nkụ!+ Bịanụ ṅụọ mmiri.+ Ndị na-enweghịkwa ego, bịanụ zụrụ ihe rie!+ Ee, bịanụ zụrụ mmanya+ na mmiri ara ehi+ n’ejighị ego, n’akwụghịkwa ụgwọ.+ Luk 6:21 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 21 “Obi ụtọ na-adịrị unu ndị agụụ na-agụ+ ugbu a, n’ihi na afọ ga-eju unu.+ “Obi ụtọ na-adịrị unu ndị na-akwa ákwá ugbu a, n’ihi na unu ga-achị ọchị.+
55 Ngwanụ, unu niile ndị akpịrị na-akpọ nkụ!+ Bịanụ ṅụọ mmiri.+ Ndị na-enweghịkwa ego, bịanụ zụrụ ihe rie!+ Ee, bịanụ zụrụ mmanya+ na mmiri ara ehi+ n’ejighị ego, n’akwụghịkwa ụgwọ.+
21 “Obi ụtọ na-adịrị unu ndị agụụ na-agụ+ ugbu a, n’ihi na afọ ga-eju unu.+ “Obi ụtọ na-adịrị unu ndị na-akwa ákwá ugbu a, n’ihi na unu ga-achị ọchị.+