Habakọk 3:18 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 18 Ma mụ onwe m ga-aṅụrị ọṅụ n’ime Jehova;+ m ga-enwe aṅụrị n’ime Chineke nke nzọpụta m.+ Luk 6:23 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 23 Ṅụrịanụ ọṅụ n’ụbọchị ahụ, maliekwanụ elu, n’ihi na, lee! ụgwọ ọrụ unu dị ukwuu n’eluigwe, n’ihi na ọ bụ ihe ndị ahụ ka ndị nna nna ha mere ndị amụma.+ Ọrụ Ndịozi 5:41 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 41 Ya mere, ha si n’ihu Sanhedrin ahụ pụọ, na-aṅụrị ọṅụ+ n’ihi na a gụwo ha ná ndị ruru eru ịbụ ndị a ga-emenye ihere n’ihi aha ya.+ Ndị Rom 5:3 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 3 Ọ bụghịkwa naanị nke ahụ, kama ka anyị na-aṅụrị ọṅụ mgbe anyị nọ ná mkpagbu,+ ebe anyị maara na mkpagbu na-arụpụta ntachi obi;+
23 Ṅụrịanụ ọṅụ n’ụbọchị ahụ, maliekwanụ elu, n’ihi na, lee! ụgwọ ọrụ unu dị ukwuu n’eluigwe, n’ihi na ọ bụ ihe ndị ahụ ka ndị nna nna ha mere ndị amụma.+
41 Ya mere, ha si n’ihu Sanhedrin ahụ pụọ, na-aṅụrị ọṅụ+ n’ihi na a gụwo ha ná ndị ruru eru ịbụ ndị a ga-emenye ihere n’ihi aha ya.+
3 Ọ bụghịkwa naanị nke ahụ, kama ka anyị na-aṅụrị ọṅụ mgbe anyị nọ ná mkpagbu,+ ebe anyị maara na mkpagbu na-arụpụta ntachi obi;+