Diuterọnọmi 15:11 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 11 N’ihi na ọ dịghị mgbe a na-agaghị enwe onye dara ogbenye n’ala gị.+ Ọ bụ ya mere m ji na-enye gị iwu, sị, ‘Mesapụrụ nwanne gị aka, bụ́ onye nọ n’ahụhụ, nke dakwara ogbenye n’ala gị.’+ Jọn 12:8 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 8 N’ihi na unu na ndị ogbenye+ nọ mgbe niile, ma mụ na unu agaghị anọ mgbe niile.”
11 N’ihi na ọ dịghị mgbe a na-agaghị enwe onye dara ogbenye n’ala gị.+ Ọ bụ ya mere m ji na-enye gị iwu, sị, ‘Mesapụrụ nwanne gị aka, bụ́ onye nọ n’ahụhụ, nke dakwara ogbenye n’ala gị.’+