Daniel 3:5 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 5 na mgbe unu nụrụ ụda opi, obere ọjà, ụbọ zita, une, ụbọ akwara, nnukwu ọjà, na ụdị ngwá egwú dị iche iche,+ daanụ n’ala kpọọrọ ihe oyiyi ọlaedo ahụ Nebukadneza bụ́ eze guzobere isiala.
5 na mgbe unu nụrụ ụda opi, obere ọjà, ụbọ zita, une, ụbọ akwara, nnukwu ọjà, na ụdị ngwá egwú dị iche iche,+ daanụ n’ala kpọọrọ ihe oyiyi ọlaedo ahụ Nebukadneza bụ́ eze guzobere isiala.