Matiu 4:5 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 5 Mgbe ahụ, Ekwensu kpọọrọ ya banye n’obodo nsọ ahụ,+ o wee mee ka o guzoro n’elu ihe a rụbichiri na mgbidi ụlọ nsọ
5 Mgbe ahụ, Ekwensu kpọọrọ ya banye n’obodo nsọ ahụ,+ o wee mee ka o guzoro n’elu ihe a rụbichiri na mgbidi ụlọ nsọ