Matiu 4:12 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 12 Ma mgbe ọ nụrụ na e jidewo Jọn,+ ọ pụrụ wee banye n’ime Galili.+ Jọn 4:3 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 3 ọ hapụrụ Judia gawa Galili ọzọ.