Luk 2:34 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 34 Simiọn gọzikwara ha, gwakwa Meri bụ́ nne ya, sị: “Lee! E debere onye a ka ọ bụrụ ihe ga-akpata ọdịda+ na mbili nke ọtụtụ ndị n’Izrel+ nakwa ka ọ bụrụ ihe ịrịba ama nke a ga-ekwutọ+
34 Simiọn gọzikwara ha, gwakwa Meri bụ́ nne ya, sị: “Lee! E debere onye a ka ọ bụrụ ihe ga-akpata ọdịda+ na mbili nke ọtụtụ ndị n’Izrel+ nakwa ka ọ bụrụ ihe ịrịba ama nke a ga-ekwutọ+