Matiu 21:38 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 38 Mgbe ha hụrụ ọkpara ya, ndị ọrụ ubi ahụ kwurịtara n’etiti onwe ha, sị, ‘Onye a bụ onye ga-eketa ubi a;+ bịanụ ka anyị gbuo ya wee nweta ihe nketa ya!’+
38 Mgbe ha hụrụ ọkpara ya, ndị ọrụ ubi ahụ kwurịtara n’etiti onwe ha, sị, ‘Onye a bụ onye ga-eketa ubi a;+ bịanụ ka anyị gbuo ya wee nweta ihe nketa ya!’+