Abụ Ọma 103:3 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 3 Onye na-agbaghara gị njehie gị dum,+Onye na-agwọ gị ọrịa gị niile,+ Ọrụ Ndịozi 28:8 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 8 Ma ọ dabara na nna Pọbliọs dina ala, ahụ́ ọkụ ji ya, ọ na-anyụkwa ọbara. Pọl bakwuuru ya ma kpee ekpere, bikwasị ya aka+ n’isi ma gwọọ ya.+
3 Onye na-agbaghara gị njehie gị dum,+Onye na-agwọ gị ọrịa gị niile,+ Ọrụ Ndịozi 28:8 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 8 Ma ọ dabara na nna Pọbliọs dina ala, ahụ́ ọkụ ji ya, ọ na-anyụkwa ọbara. Pọl bakwuuru ya ma kpee ekpere, bikwasị ya aka+ n’isi ma gwọọ ya.+
8 Ma ọ dabara na nna Pọbliọs dina ala, ahụ́ ọkụ ji ya, ọ na-anyụkwa ọbara. Pọl bakwuuru ya ma kpee ekpere, bikwasị ya aka+ n’isi ma gwọọ ya.+