Mak 1:34 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 34 O wee gwọọ ọtụtụ ndị na-arịa ụdị ọrịa dị iche iche,+ ọ chụpụkwara ọtụtụ ndị mmụọ ọjọọ, ma ọ dịghị ekwe ka ndị mmụọ ọjọọ ahụ kwuo okwu, n’ihi na ha maara na ọ bụ Kraịst.+
34 O wee gwọọ ọtụtụ ndị na-arịa ụdị ọrịa dị iche iche,+ ọ chụpụkwara ọtụtụ ndị mmụọ ọjọọ, ma ọ dịghị ekwe ka ndị mmụọ ọjọọ ahụ kwuo okwu, n’ihi na ha maara na ọ bụ Kraịst.+