Jenesis 22:2 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 2 O wee sị ya: “Biko, kpọrọ nwa gị nwoke, nwa ị mụrụ naanị ya, onye ị hụrụ n’anya nke ukwuu,+ bụ́ Aịzik,+ gaa n’ala Moraya,+ nọrọkwa n’ebe ahụ chụọ ya dị ka àjà nsure ọkụ n’otu n’ime ugwu m ga-akpọrọ gị aha.”+ Jenesis 22:16 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 16 wee sị: “‘Eji m onwe m na-aṅụ iyi,’ ka Jehova kwuru,+ ‘na ebe ọ bụ na i mewo ihe a, ị jụghịkwa inye m nwa gị nwoke, bụ́ onye ị mụrụ naanị ya,+ Ndị Rom 5:8 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 8 Ma Chineke mere ka anyị mata ịhụnanya+ ya, n’ihi na, mgbe anyị ka bụ ndị mmehie, Kraịst nwụrụ n’ihi anyị.+ Ndị Rom 8:32 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 32 Onye ahụ nke na-azọghị ọbụna Ọkpara+ nke ya kama nyefee ya maka anyị niile,+ gịnị mere ya na ya na-agaghịkwa eji obiọma nye anyị ihe niile ọzọ?+ 1 Jọn 4:9 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 9 Ọ bụ site n’ihe a ka e mere ka ịhụnanya Chineke pụta ìhè n’ebe anyị nọ,+ n’ihi na Chineke zitere Ọkpara ọ mụrụ naanị+ ya n’ụwa ka anyị nwee ike inweta ndụ site n’aka ya.+
2 O wee sị ya: “Biko, kpọrọ nwa gị nwoke, nwa ị mụrụ naanị ya, onye ị hụrụ n’anya nke ukwuu,+ bụ́ Aịzik,+ gaa n’ala Moraya,+ nọrọkwa n’ebe ahụ chụọ ya dị ka àjà nsure ọkụ n’otu n’ime ugwu m ga-akpọrọ gị aha.”+
16 wee sị: “‘Eji m onwe m na-aṅụ iyi,’ ka Jehova kwuru,+ ‘na ebe ọ bụ na i mewo ihe a, ị jụghịkwa inye m nwa gị nwoke, bụ́ onye ị mụrụ naanị ya,+
8 Ma Chineke mere ka anyị mata ịhụnanya+ ya, n’ihi na, mgbe anyị ka bụ ndị mmehie, Kraịst nwụrụ n’ihi anyị.+
32 Onye ahụ nke na-azọghị ọbụna Ọkpara+ nke ya kama nyefee ya maka anyị niile,+ gịnị mere ya na ya na-agaghịkwa eji obiọma nye anyị ihe niile ọzọ?+
9 Ọ bụ site n’ihe a ka e mere ka ịhụnanya Chineke pụta ìhè n’ebe anyị nọ,+ n’ihi na Chineke zitere Ọkpara ọ mụrụ naanị+ ya n’ụwa ka anyị nwee ike inweta ndụ site n’aka ya.+