Habakọk 2:4 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 4 “Lee! Mkpụrụ obi ya afụliwo onwe ya elu;+ o zighị ezi n’ime onwe ya. Ma onye ezi omume ga-esi n’ikwesị ntụkwasị obi ya dị ndụ.+ Ndị Rom 1:17 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 17 n’ihi na ọ bụ na ya ka a na-ekpughe ezi omume nke Chineke+ n’ihi okwukwe+ mmadụ nwere, nke na-eme ka o nwekwuo okwukwe, dị nnọọ ka e dere, sị: “Ma onye ezi omume ga-esi n’okwukwe dị ndụ.”+
4 “Lee! Mkpụrụ obi ya afụliwo onwe ya elu;+ o zighị ezi n’ime onwe ya. Ma onye ezi omume ga-esi n’ikwesị ntụkwasị obi ya dị ndụ.+
17 n’ihi na ọ bụ na ya ka a na-ekpughe ezi omume nke Chineke+ n’ihi okwukwe+ mmadụ nwere, nke na-eme ka o nwekwuo okwukwe, dị nnọọ ka e dere, sị: “Ma onye ezi omume ga-esi n’okwukwe dị ndụ.”+