Ndị Rom 2:8 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 8 otú ọ dị, ndị na-ese okwu+ na ndị na-enupụrụ eziokwu ahụ isi+ ma na-erubere ajọ omume isi, ihe ga-adịrị ha bụ ọnụma na iwe,+ Ndị Efesọs 5:6 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 6 Unu ekwela ka mmadụ ọ bụla jiri okwu efu ghọgbuo unu,+ n’ihi na ọ bụ n’ihi ihe ndị ahụ e bu ụzọ kwuo ka ọnụma nke Chineke na-abịakwasị ụmụ nnupụisi.+ Ndị Hibru 10:27 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 27 kama e nwere nnọọ ikpe dị egwu+ nke a na-atụ anya ya, na ekworo na-enwu ka ọkụ nke ga-erepịa ndị mmegide.+
8 otú ọ dị, ndị na-ese okwu+ na ndị na-enupụrụ eziokwu ahụ isi+ ma na-erubere ajọ omume isi, ihe ga-adịrị ha bụ ọnụma na iwe,+
6 Unu ekwela ka mmadụ ọ bụla jiri okwu efu ghọgbuo unu,+ n’ihi na ọ bụ n’ihi ihe ndị ahụ e bu ụzọ kwuo ka ọnụma nke Chineke na-abịakwasị ụmụ nnupụisi.+
27 kama e nwere nnọọ ikpe dị egwu+ nke a na-atụ anya ya, na ekworo na-enwu ka ọkụ nke ga-erepịa ndị mmegide.+