Matiu 14:27 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 27 Ma ozugbo, Jizọs gwara ha, sị: “Nweenụ obi ike, ọ bụ m;+ unu atụla egwu.” Mak 6:50 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 50 N’ihi na ha niile hụrụ ya, obi wee lọọ ha mmiri. Ma ọ gwara ha okwu ozugbo, sị ha: “Nweenụ obi ike, ọ bụ m; unu atụla egwu.”+
50 N’ihi na ha niile hụrụ ya, obi wee lọọ ha mmiri. Ma ọ gwara ha okwu ozugbo, sị ha: “Nweenụ obi ike, ọ bụ m; unu atụla egwu.”+