Jọn 8:19 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 19 Ya mere, ha gara n’ihu ịjụ ya, sị: “Olee ebe Nna gị nọ?” Jizọs zara, sị: “Unu amaghị m, unu amaghịkwa Nna m.+ Ọ bụrụ na unu maara m, unu gaara amakwa Nna m.”+ Jọn 15:21 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 21 Ma ha ga-eme unu ihe ndị a niile n’ihi aha m, n’ihi na ha amaghị onye ahụ nke zitere m.+ Ndị Rom 10:2 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 2 N’ihi na ana m agbara ha akaebe na ha na-anụ ọkụ n’obi+ n’ijere Chineke ozi; ma ọ bụghị dị ka ezi ihe ọmụma si dị;+ 1 Ndị Kọrịnt 2:8 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 8 Ọ dịghị otu n’ime ndị na-achị+ usoro ihe a maara+ amamihe a, n’ihi na ọ bụrụ na ha maara ya, ha agaraghị akpọgide+ Onyenwe anyị dị ebube n’osisi.
19 Ya mere, ha gara n’ihu ịjụ ya, sị: “Olee ebe Nna gị nọ?” Jizọs zara, sị: “Unu amaghị m, unu amaghịkwa Nna m.+ Ọ bụrụ na unu maara m, unu gaara amakwa Nna m.”+
2 N’ihi na ana m agbara ha akaebe na ha na-anụ ọkụ n’obi+ n’ijere Chineke ozi; ma ọ bụghị dị ka ezi ihe ọmụma si dị;+
8 Ọ dịghị otu n’ime ndị na-achị+ usoro ihe a maara+ amamihe a, n’ihi na ọ bụrụ na ha maara ya, ha agaraghị akpọgide+ Onyenwe anyị dị ebube n’osisi.