Jọn 15:22 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 22 A sị na mụ abịaghị gwa ha okwu, ha agaraghị enwe mmehie;+ ma ugbu a, ha enweghị ihe ha ga-eji gọpụ onwe ha ná mmehie ha.+ Ndị Rom 3:20 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 20 Ya mere, a gaghị esi n’ọrụ nke iwu kpọọ anụ ahụ́ ọ bụla onye ezi omume+ n’ihu ya, n’ihi na ọ bụ iwu+ na-eme ka a mata nke ọma ihe bụ́ mmehie.+ Ndị Rom 7:9 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 9 N’eziokwu, o nwere mgbe m dị ndụ mgbe iwu na-adịghị;+ ma mgbe ihe ahụ e nyere n’iwu bịarutere,+ mmehie dịrị ndụ ọzọ, ma m nwụrụ.+
22 A sị na mụ abịaghị gwa ha okwu, ha agaraghị enwe mmehie;+ ma ugbu a, ha enweghị ihe ha ga-eji gọpụ onwe ha ná mmehie ha.+
20 Ya mere, a gaghị esi n’ọrụ nke iwu kpọọ anụ ahụ́ ọ bụla onye ezi omume+ n’ihu ya, n’ihi na ọ bụ iwu+ na-eme ka a mata nke ọma ihe bụ́ mmehie.+
9 N’eziokwu, o nwere mgbe m dị ndụ mgbe iwu na-adịghị;+ ma mgbe ihe ahụ e nyere n’iwu bịarutere,+ mmehie dịrị ndụ ọzọ, ma m nwụrụ.+