Jọn 2:25 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 25 nakwa n’ihi na ọ dịghị ya mkpa ka onye ọ bụla gbaara ya àmà banyere mmadụ, n’ihi na ya onwe ya maara ihe dị n’ime mmadụ.+
25 nakwa n’ihi na ọ dịghị ya mkpa ka onye ọ bụla gbaara ya àmà banyere mmadụ, n’ihi na ya onwe ya maara ihe dị n’ime mmadụ.+