Matiu 28:8 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 8 Ya mere, ha ji egwu na oké ọṅụ hapụ ili ncheta ahụ ọsọ ọsọ, gbara ọsọ gaa ịkọrọ ndị na-eso ụzọ ya.+ Luk 24:41 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 41 Ma mgbe ha na-ekwetabeghị+ n’ihi oké ọṅụ, ma nọrọkwa n’ijuanya, ọ sịrị ha: “Ọ̀ dị ihe unu nwere ebe ahụ unu ga-eri?”+ Jọn 20:20 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 20 Mgbe o kwusịrị nke a, o gosiri ha ma aka ya ma akụkụ ya.+ Ndị ahụ na-eso ụzọ wee ṅụrịa ọṅụ+ mgbe ha hụrụ Onyenwe anyị.
8 Ya mere, ha ji egwu na oké ọṅụ hapụ ili ncheta ahụ ọsọ ọsọ, gbara ọsọ gaa ịkọrọ ndị na-eso ụzọ ya.+
41 Ma mgbe ha na-ekwetabeghị+ n’ihi oké ọṅụ, ma nọrọkwa n’ijuanya, ọ sịrị ha: “Ọ̀ dị ihe unu nwere ebe ahụ unu ga-eri?”+
20 Mgbe o kwusịrị nke a, o gosiri ha ma aka ya ma akụkụ ya.+ Ndị ahụ na-eso ụzọ wee ṅụrịa ọṅụ+ mgbe ha hụrụ Onyenwe anyị.