1 Ndị Eze 8:49 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 49 nọrọkwa n’eluigwe, bụ́ ebe obibi gị guzosiri ike,+ nụrụ ekpere ha na arịrịọ ha na-arịọ ka i meere ha amara, meekwara ha ihe e kpere n’ikpe,+ Abụ Ọma 11:4 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 4 Jehova nọ n’ụlọ nsọ ya.+Jehova—n’eluigwe ka ocheeze ya dị.+Anya ya na-ahụ, anya ya nke na-enwu gbaa na-enyocha+ ụmụ mmadụ. Jọn 13:3 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 3 ya onwe ya maara na Nna ya enyefewo ihe niile n’aka ya,+ marakwa na ya si n’ebe Chineke nọ bịa, na-alakwurukwa Chineke.+ Ndị Hibru 9:24 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 24 N’ihi na Kraịst banyere, ọ bụghị n’ebe nsọ e ji aka rụọ,+ bụ́ ihe atụ nke ihe bụ́ ezie,+ kama ọ banyere n’ime eluigwe,+ ka o wee pụta ugbu a n’ihu Chineke n’onwe ya maka anyị.+
49 nọrọkwa n’eluigwe, bụ́ ebe obibi gị guzosiri ike,+ nụrụ ekpere ha na arịrịọ ha na-arịọ ka i meere ha amara, meekwara ha ihe e kpere n’ikpe,+
4 Jehova nọ n’ụlọ nsọ ya.+Jehova—n’eluigwe ka ocheeze ya dị.+Anya ya na-ahụ, anya ya nke na-enwu gbaa na-enyocha+ ụmụ mmadụ.
3 ya onwe ya maara na Nna ya enyefewo ihe niile n’aka ya,+ marakwa na ya si n’ebe Chineke nọ bịa, na-alakwurukwa Chineke.+
24 N’ihi na Kraịst banyere, ọ bụghị n’ebe nsọ e ji aka rụọ,+ bụ́ ihe atụ nke ihe bụ́ ezie,+ kama ọ banyere n’ime eluigwe,+ ka o wee pụta ugbu a n’ihu Chineke n’onwe ya maka anyị.+