Jọn 14:27 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 27 M na-ahapụrụ unu udo, m na-enye unu udo m.+ Adịghị m enye ya unu otú ụwa si enye ya. Ka obi ghara ịlọ unu mmiri, unu atụkwala egwu. Ndị Efesọs 2:14 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 14 N’ihi na ya onwe ya bụ udo anyị,+ ya bụ, onye ahụ nke mere ka ìgwè abụọ+ ahụ bụrụ otu+ ma bibie mgbidi+ dị n’etiti nke kewapụrụ ha.+
27 M na-ahapụrụ unu udo, m na-enye unu udo m.+ Adịghị m enye ya unu otú ụwa si enye ya. Ka obi ghara ịlọ unu mmiri, unu atụkwala egwu.
14 N’ihi na ya onwe ya bụ udo anyị,+ ya bụ, onye ahụ nke mere ka ìgwè abụọ+ ahụ bụrụ otu+ ma bibie mgbidi+ dị n’etiti nke kewapụrụ ha.+