Jọn 1:12 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 12 Otú ọ dị, ọ bụ ndị niile nabatara ya+ ka o nyere ikike ịghọ ụmụ Chineke,+ n’ihi na ha nwere okwukwe n’aha ya;+ Jọn 14:6 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 6 Jizọs wee sị ya: “Ọ bụ m bụ ụzọ+ na eziokwu+ na ndụ.+ Ọ dịghị onye na-abịakwute Nna m ma ọ́ bụghị site na mụ.+ 1 Timoti 2:5 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 5 N’ihi na e nwere otu Chineke,+ na otu onye ogbugbo+ n’etiti Chineke+ na mmadụ,+ onye bụ́ mmadụ, ya bụ, Kraịst Jizọs,+
12 Otú ọ dị, ọ bụ ndị niile nabatara ya+ ka o nyere ikike ịghọ ụmụ Chineke,+ n’ihi na ha nwere okwukwe n’aha ya;+
6 Jizọs wee sị ya: “Ọ bụ m bụ ụzọ+ na eziokwu+ na ndụ.+ Ọ dịghị onye na-abịakwute Nna m ma ọ́ bụghị site na mụ.+
5 N’ihi na e nwere otu Chineke,+ na otu onye ogbugbo+ n’etiti Chineke+ na mmadụ,+ onye bụ́ mmadụ, ya bụ, Kraịst Jizọs,+