Ọrụ Ndịozi 3:11 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 11 Ka nwoke ahụ nọ na-ejide Pita na Jọn aka, ha niile kwooro gaa n’ebe ha nọ, n’ebe a na-akpọ veranda nwere ogidi nke Sọlọmọn,+ ọ tụkwara ha n’anya nke ukwuu.
11 Ka nwoke ahụ nọ na-ejide Pita na Jọn aka, ha niile kwooro gaa n’ebe ha nọ, n’ebe a na-akpọ veranda nwere ogidi nke Sọlọmọn,+ ọ tụkwara ha n’anya nke ukwuu.