Ọrụ Ndịozi 8:2 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 2 Ma ndị ikom na-asọpụrụ Chineke buuru Stivin gaa lie,+ ha kwakwaara ya ákwá arịrị dị ukwuu.+ Ọrụ Ndịozi 22:12 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 12 “Ma Ananayas, nwoke nke na-asọpụrụ Chineke dị ka Iwu ahụ si dị, bụ́ onye ndị Juu niile bi n’ebe ahụ na-akọ akụkọ ọma banyere ya,+
12 “Ma Ananayas, nwoke nke na-asọpụrụ Chineke dị ka Iwu ahụ si dị, bụ́ onye ndị Juu niile bi n’ebe ahụ na-akọ akụkọ ọma banyere ya,+