Luk 1:11 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 11 Mmụọ ozi Jehova pụtara ìhè n’ihu ya wee guzoro n’akụkụ aka nri nke ebe ịchụàjà nke ihe nsure ọkụ na-esi ísì ụtọ.+
11 Mmụọ ozi Jehova pụtara ìhè n’ihu ya wee guzoro n’akụkụ aka nri nke ebe ịchụàjà nke ihe nsure ọkụ na-esi ísì ụtọ.+