Ọrụ Ndịozi 11:6 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 6 Ka m nọ na-ele anya n’ime ya, eleruru m anya ma hụ anụ ndị nwere ụkwụ anọ, bụ́ ndị bi n’ụwa, na anụ ọhịa na ihe ndị na-akpụ akpụ na anụ ufe niile nke eluigwe.+
6 Ka m nọ na-ele anya n’ime ya, eleruru m anya ma hụ anụ ndị nwere ụkwụ anọ, bụ́ ndị bi n’ụwa, na anụ ọhịa na ihe ndị na-akpụ akpụ na anụ ufe niile nke eluigwe.+