Daniel 10:12 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 12 O wee gaa n’ihu ịsị m: “Daniel, atụla egwu,+ n’ihi na malite n’ụbọchị mbụ, mgbe i ji obi gị chọọ ịghọta ihe+ na iweda onwe gị ala n’ihu Chineke gị,+ a nụrụ ihe i kwuru, mụ onwe m abịawokwa n’ihi ihe i kwuru.+ Ndị Hibru 6:10 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 10 N’ihi na Chineke abụghị onye ajọ omume ichefu ọrụ unu na ịhụnanya unu gosiri maka aha ya,+ ebe unu jewooro ndị nsọ ozi+ ma ka na-eje ozi.
12 O wee gaa n’ihu ịsị m: “Daniel, atụla egwu,+ n’ihi na malite n’ụbọchị mbụ, mgbe i ji obi gị chọọ ịghọta ihe+ na iweda onwe gị ala n’ihu Chineke gị,+ a nụrụ ihe i kwuru, mụ onwe m abịawokwa n’ihi ihe i kwuru.+
10 N’ihi na Chineke abụghị onye ajọ omume ichefu ọrụ unu na ịhụnanya unu gosiri maka aha ya,+ ebe unu jewooro ndị nsọ ozi+ ma ka na-eje ozi.