Jona 1:17 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 17 Jehova wee mee ka otu nnukwu azụ̀ loo Jona, nke mere na Jona+ nọrọ n’afọ azụ̀ ahụ ụbọchị atọ, ehihie na abalị.+ Jona 2:10 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 10 Ka oge na-aga, Jehova nyere azụ̀ ahụ iwu, o wee gbọpụta Jona n’ala akọrọ.+ Ọrụ Ndịozi 2:24 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 24 Ma Chineke kpọlitere ya n’ọnwụ+ site n’ịtọpụ agbụ nke ọnwụ,+ n’ihi na o kweghị omume na ọnwụ ga-ejidesi ya ike.+ 1 Ndị Kọrịnt 15:4 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 4 nakwa na e liri ya,+ ee, na a kpọlitere ya+ n’ụbọchị nke atọ+ dị ka Akwụkwọ Nsọ kwuru;+
17 Jehova wee mee ka otu nnukwu azụ̀ loo Jona, nke mere na Jona+ nọrọ n’afọ azụ̀ ahụ ụbọchị atọ, ehihie na abalị.+
24 Ma Chineke kpọlitere ya n’ọnwụ+ site n’ịtọpụ agbụ nke ọnwụ,+ n’ihi na o kweghị omume na ọnwụ ga-ejidesi ya ike.+