Luk 24:49 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 49 Ma, lee! ana m ezite ihe ahụ nke Nna m kwere ná nkwa ka ọ bịakwasị unu. Ma, unu onwe unu, nọgidenụ n’obodo a ruo mgbe a ga-eyiwe unu ike si n’elu dị ka uwe.”+
49 Ma, lee! ana m ezite ihe ahụ nke Nna m kwere ná nkwa ka ọ bịakwasị unu. Ma, unu onwe unu, nọgidenụ n’obodo a ruo mgbe a ga-eyiwe unu ike si n’elu dị ka uwe.”+